Content rating
Everyone
100+
Downloads
Content rating
Everyone
Learn more
Screenshot image
Screenshot image
Screenshot image
Screenshot image
Screenshot image
Screenshot image

About this app

Apụ a bụ “TOO N’AMAMIHE” ka a haziri ime ka o nyere gị aka ịchọpụta ezi amamihe site n’ebe amamihe si abịa.

Dịka ị na-ege akwụkwọ Ilu a otu chapta kwa ụbọchị, anyị ga-achọ ịma ka o si e metuta ndụ gị n’ụzọ mgbanwe dị nma. Kọọrọ anyị nkea site na ịpị aka ebea: [https://tiny.one/GIW-TES-IGB](https://tiny.one/GIW-TES-IGB)

Ọ brụ na ị chọrọ ka i too n’amamihe site na-ịkparịta ụka n’ime Okwu Chineke nke dị n’ime Apụ a, biko pịa aka na lịnkị a: [https://tiny.one/GIW-WA-IGB](https://tiny.one/GIW-WA-IGB)

Ihe ndị dịgasị n’ime Apụ a:

✔ Baịbụlụ ụda-ntị (Ilu) n’olu Igbo nke a na-enye n’EFU, ire ahia adịghị!
✔ Gụọ ederede ma gekwaa ya dịka amaokwu ọbụla na-achake mgbe ụda-ntị na-akpọ.
✔ Dokọba ma chakekwaa amaokwu kasị gị nma, tinye ederede nta ma chọkwaa okwu ndị ụfọdụ
✔ Amaokwu nke Ụbochị na ihe Ncheta kwa Ụbọchị - Ị pụrụ ịgbanye mọbụkwanụ gbanyuo oge ncheta a site na ị ga n’ebe nhazi Apụ a. Ị pụkwara ige amaokwu nke ụbọchị, maọbụ mebe amaokwu nke akwụkwọ ahụaja site na-ịpị aka na nzipịaozi.
✔ Ihe na-ekeputa Amaokwu dị n’akwụkwọ-ahụaja - Ị pụrụ iji amaokwu na-amasị gị were keputa akwụkwọ- ahụaja site na foto mara nma dị iche iche a kwunyere akwụnye, ma kesakwaara ha ndị enyi gị na soshaa midia.
✔ Sapụ ka ị banye na chapta ọzọ
✔ Ọnodụ abalị maka ịgụ mgbe chi Jigoro (nkea dị nma nye anya gị)
✔ Pịa aka ka i kesaara ndị enyi gị amaokwu dị iche iche site na Wasap, Iimel, SMS wdgz.
✔ A haziri Apụ a ka o lụọ ọlụ n’igwe Android niile.
✔ E nweghi fọntụ ọzọ a ka ga-achọ ka i tinye (ọ na-egosi ederede gbara gharịị ọfụma)
✔ Ncherita ihu ọhụrụ nakwa ihe ngagharị e ji ese ihe.
✔ Fọntụ e nwere ike gbanwee nakwa ncherita ihu dị nfe.

Ndakọrịta: E mere Apụ a maka Android 10.0. Ma etu ọ dịna, ọ ka ga-arụnwụ ọrụ na Android 4.1 (Jelly Bean) nakwa nke ka.

Ọ bụrụ na i nwere alo mọkwanụ ajụjụ, detara anyị akwụkwọ site na lịnkị a: [https://tiny.one/GIW-EMAIL-IGB](https://tiny.one/GIW-EMAIL-IGB)

Ndị meputara Apụ a bụ ndị: Faith Comes By Hearing.

Butuo Apụ Baịbụlụ ozuru-mba-ọnụ n’asụsụ ndị ọzọ dị iche site na Google Play Store mọkwanụ Global Bible App APK Store nke ndị FCBH.

Gụọ, Gee ma kirie Okwu Chineke n’ihe kariri asụsụ 1300 ma butuo Apụ Baịbụlụ dị iche iche n’efu site na https://www.Bible.is

Text
©1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.

“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo United States, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. Ọ bụ ha ka e nyere ikike idenye ya.

“Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc. Used with permission.‎

‎ You must also make your derivative work available under the same license (CC BY-SA).

If you would like to notify Biblica, Inc. regarding your translation of this work, please contact us at https://open.bible/contact-us.

Audio
Audio: ℗ Copyright ℗ 2022 by Biblica, Inc. and Davar Partners International

%copyright-all:C02%
Updated on
Oct 17, 2024

Data safety

Safety starts with understanding how developers collect and share your data. Data privacy and security practices may vary based on your use, region, and age. The developer provided this information and may update it over time.
No data shared with third parties
Learn more about how developers declare sharing
This app may collect these data types
Personal info and Device or other IDs
Data is encrypted in transit
Data can’t be deleted

What’s new

Bug fixes